Abụ Ọma 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ṅụrịanụ ọṅụ n’ime Jehova, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume;+Tienụ mkpu ọṅụ, unu niile ndị obi ha ziri ezi.+ Ilu 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụbọchị niile nke onye nọ n’ahụhụ jọrọ njọ;+ ma onye obi dị mma na-eri oriri mgbe niile.+
11 Ṅụrịanụ ọṅụ n’ime Jehova, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume;+Tienụ mkpu ọṅụ, unu niile ndị obi ha ziri ezi.+