Malakaị 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+ Matiu 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+
18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+
2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+