Ilu 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Atụmatụ ndị dị n’obi mmadụ dị ọtụtụ,+ ma, ọ bụ nzube Jehova ga-eguzosi ike.+ Aịzaya 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ọ sịwo, ‘M ga-eji aka m dị ike na amamihe m mee ihe,+ n’ihi na m nwere nghọta; m ga-ewepụ ókèala nke ndị dị iche iche,+ m ga-akwakọrọkwa ihe ha kpakọbara,+ dị ka onye dị ike ka m ga-akwada ndị bi n’ime ya.+
13 N’ihi na ọ sịwo, ‘M ga-eji aka m dị ike na amamihe m mee ihe,+ n’ihi na m nwere nghọta; m ga-ewepụ ókèala nke ndị dị iche iche,+ m ga-akwakọrọkwa ihe ha kpakọbara,+ dị ka onye dị ike ka m ga-akwada ndị bi n’ime ya.+