6 E mesịa, Jehova sịrị: “Lee! Ha bụ otu ndị, ha niile na-asụkwa otu asụsụ,+ nke a bụkwa ihe ha malitere ime. Ugbu a, ọ dịghị ihe ha bu n’obi ime nke ha na-apụghị ime.+
25 Ma mgbe Esta batara n’ihu eze, o ji ihe ahụ e dere ede+ n’aka wee sị: “Ka nkata ọjọọ+ a ọ kpaworo megide ndị Juu kpudo ya”;+ ha wee kwụwa ya na ụmụ ya n’elu osisi.+