Ilu 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ntakịrị ihe e nwere n’ezi omume dị mma+ karịa mkpụrụ bara ụba ma ọ bụrụ na ikpe ziri ezi adịghị.+ Ilu 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ka afọ ghara iju m, m wee gọnahụ gị,+ sị: “Ònye bụ Jehova?”+ ka m gharakwa ịda ogbenye, m wee zuo ohi ma metọọ aha Chineke m.+ 1 Timoti 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, nsọpụrụ Chineke a,+ ya na inwe afọ ojuju,+ bụ ụzọ isi rite uru dị ukwuu.+
9 ka afọ ghara iju m, m wee gọnahụ gị,+ sị: “Ònye bụ Jehova?”+ ka m gharakwa ịda ogbenye, m wee zuo ohi ma metọọ aha Chineke m.+