Abụ Ọma 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ntakịrị ihe onye ezi omume nwere dị mma+Karịa ihe buru ibu ọtụtụ ndị ajọ omume nwere.+ Ilu 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ntakịrị ihe e nwere n’egwu Jehova dị mma+ karịa ihe dị ukwuu e nwere n’ebe ọgba aghara dị.+ 1 Timoti 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, nsọpụrụ Chineke a,+ ya na inwe afọ ojuju,+ bụ ụzọ isi rite uru dị ukwuu.+