Abụ Ọma 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị ga-eme ka m mara ụzọ ndụ.+Ịṅụrịju ọṅụ afọ dị n’ihu gị;+Ịdị mma dị n’aka nri gị ruo mgbe ebighị ebi.+ 1 Jọn 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nke a bụkwa ihe ahụ e kwere ná nkwa, nke ya onwe ya kwere anyị ná nkwa, ya bụ, ndụ ebighị ebi ahụ.+
11 Ị ga-eme ka m mara ụzọ ndụ.+Ịṅụrịju ọṅụ afọ dị n’ihu gị;+Ịdị mma dị n’aka nri gị ruo mgbe ebighị ebi.+
25 Nke a bụkwa ihe ahụ e kwere ná nkwa, nke ya onwe ya kwere anyị ná nkwa, ya bụ, ndụ ebighị ebi ahụ.+