Jọn 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+ 1 Jọn 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 (ee, e mere ka ndụ ahụ pụta ìhè,+ anyị ahụwo ya ma na-agba àmà,+ na-akọkwara unu banyere ndụ ebighị ebi+ ahụ nke si n’aka Nna ahụ, nke e mere ka ọ pụta ìhè n’ebe anyị nọ,)
3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+
2 (ee, e mere ka ndụ ahụ pụta ìhè,+ anyị ahụwo ya ma na-agba àmà,+ na-akọkwara unu banyere ndụ ebighị ebi+ ahụ nke si n’aka Nna ahụ, nke e mere ka ọ pụta ìhè n’ebe anyị nọ,)