Abụ Ọma 92:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi, Jehova,+N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi;+A ga-achụsasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+ Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ncheta a na-echeta onye ezi omume ga-ewetara ya ngọzi,+ ma aha ndị ajọ omume ga-ere ure.+ 2 Pita 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma, a ga-ebibi ndị a dị ka anụmanụ ndị na-adịghị eche echiche, bụ́ ndị a na-amụ ka e jide ha gbuo, n’ihe ndị ahụ ha na-amaghị ma na-ekwujọ,+ n’ụzọ mbibi nke ha na-eso,
9 N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi, Jehova,+N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi;+A ga-achụsasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+
12 Ma, a ga-ebibi ndị a dị ka anụmanụ ndị na-adịghị eche echiche, bụ́ ndị a na-amụ ka e jide ha gbuo, n’ihe ndị ahụ ha na-amaghị ma na-ekwujọ,+ n’ụzọ mbibi nke ha na-eso,