Ilu 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A ghaghị ikpe ndị na-akwa emo ikpe,+ ụtarị bụkwa maka azụ ndị nzuzu.+ Jud 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ndị a na-akatọ ihe niile ha na-amaghị;+ ma ihe niile ha ghọtara site n’ọmụmụ, dị ka anụmanụ na-adịghị eche echiche,+ ha na-aga n’ihu na-emerụ onwe ha n’ihe ndị a.+
10 Ma ndị a na-akatọ ihe niile ha na-amaghị;+ ma ihe niile ha ghọtara site n’ọmụmụ, dị ka anụmanụ na-adịghị eche echiche,+ ha na-aga n’ihu na-emerụ onwe ha n’ihe ndị a.+