Abụ Ọma 34:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọdachi ndị na-adakwasị onye ezi omume dị ọtụtụ,+Ma Jehova na-anapụta ya na ha niile.+ Abụ Ọma 145:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova na-akwado ndị niile na-ada ada,+Ọ na-ekulitekwa ndị niile huuru ehuru.+ Ilu 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ọbụna ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha;+ ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume sụọ ngọngọ.+
16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ọbụna ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha;+ ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume sụọ ngọngọ.+