4 ka Jehova wee mezuo okwu ya nke o kwuru banyere m,+ sị, ‘Ọ bụrụ na ụmụ gị+ elezie ụzọ ha anya site n’iji obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum na-eje ije+ n’ihu m n’eziokwu,+ ọ dịghị nwoke gị ọ bụla a ga-ebipụ ka ọ ghara ịnọkwasị n’ocheeze Izrel.’+
23 Mgbe a na-ekwujọ ya,+ ọ dịghị ekwujọgwara.+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o yighị onye ọ bụla egwu, kama ọ nọ na-enyefe onwe ya n’aka+ onye ahụ nke na-ekpe ikpe ziri ezi.