Job 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ọ sịrị ya: “Dị ka otu n’ime ụmụ nwaanyị nzuzu+ si ekwu okwu, otú ahụ ka gị onwe gị na-ekwukwa. Ọ̀ bụ naanị ihe ọma ka anyị ga na-anara n’aka ezi Chineke ma ghara ịnara ihe ọjọọ?”+ N’ihe a niile, Job ejighị egbugbere ọnụ ya mehie.+ Abụ Ọma 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị sịrị: “Anyị ga-eji ire anyị nwee mmeri.+Anyị ga-eji egbugbere ọnụ anyị na-ekwu ihe masịrị anyị. Ònye ga-abụ nna anyị ukwu?” Ilu 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọnwụ na ndụ dị ire n’aka,+ onye hụrụ ya n’anya ga-erikwa ihe si na ya pụta.+ Jems 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ahụkwa, ire bụ ihe dị nta nke dị n’ahụ́, ma ọ na-etu ọnụ dị ukwuu.+ Lee ntakịrị ọkụ ọ na-ewe iji suo oké ọhịa ọkụ!
10 Ma ọ sịrị ya: “Dị ka otu n’ime ụmụ nwaanyị nzuzu+ si ekwu okwu, otú ahụ ka gị onwe gị na-ekwukwa. Ọ̀ bụ naanị ihe ọma ka anyị ga na-anara n’aka ezi Chineke ma ghara ịnara ihe ọjọọ?”+ N’ihe a niile, Job ejighị egbugbere ọnụ ya mehie.+
4 Ndị sịrị: “Anyị ga-eji ire anyị nwee mmeri.+Anyị ga-eji egbugbere ọnụ anyị na-ekwu ihe masịrị anyị. Ònye ga-abụ nna anyị ukwu?”
5 Otú ahụkwa, ire bụ ihe dị nta nke dị n’ahụ́, ma ọ na-etu ọnụ dị ukwuu.+ Lee ntakịrị ọkụ ọ na-ewe iji suo oké ọhịa ọkụ!