Abụ Ọma 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Asịrị m: “M ga-eche ụzọ m nche+Ka m wee ghara iji ire m mehie.+M ga-eji ihe kechie ọnụ m iji chee ya nche, +Mgbe onye ọ bụla bụ́ onye ajọ omume nọ n’ihu m.”+ Ilu 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Njehie egbugbere ọnụ na-eme ka onye ọjọọ ma n’ọnyà,+ ma onye ezi omume na-esi n’ahụhụ apụta.+ Jems 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lee! Anyị na-akpọ ndị tachiri obi ndị obi ụtọ.+ Unu anụwo banyere ntachi obi Job,+ unu ahụwokwa ihe Jehova mesịrị mee,+ na Jehova nwere obi ọmịiko dị ukwuu, na-emekwa ebere.+
39 Asịrị m: “M ga-eche ụzọ m nche+Ka m wee ghara iji ire m mehie.+M ga-eji ihe kechie ọnụ m iji chee ya nche, +Mgbe onye ọ bụla bụ́ onye ajọ omume nọ n’ihu m.”+
11 Lee! Anyị na-akpọ ndị tachiri obi ndị obi ụtọ.+ Unu anụwo banyere ntachi obi Job,+ unu ahụwokwa ihe Jehova mesịrị mee,+ na Jehova nwere obi ọmịiko dị ukwuu, na-emekwa ebere.+