Abụ Ọma 101:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Agaghị m edebe ihe ọ bụla na-abaghị uru n’ihu m.+Akpọrọ m ihe ndị dapụrụ adapụ na-eme asị;+Ọ dịghị ihe jikọrọ mụ na ya.+ Aịzaya 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na unu sịrị: “Anyị na Ọnwụ agbaala ndụ;+ anyị na Shiol ahụkọwo ọhụụ;+ ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfee, ọ gaghị erute n’ebe anyị nọ, n’ihi na anyị emewo ka ụgha bụrụ ebe mgbaba anyị,+ anyị ezoola n’okwu ụgha.”+
3 Agaghị m edebe ihe ọ bụla na-abaghị uru n’ihu m.+Akpọrọ m ihe ndị dapụrụ adapụ na-eme asị;+Ọ dịghị ihe jikọrọ mụ na ya.+
15 N’ihi na unu sịrị: “Anyị na Ọnwụ agbaala ndụ;+ anyị na Shiol ahụkọwo ọhụụ;+ ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfee, ọ gaghị erute n’ebe anyị nọ, n’ihi na anyị emewo ka ụgha bụrụ ebe mgbaba anyị,+ anyị ezoola n’okwu ụgha.”+