8 Ha emewo ngwa ngwa hapụ ụzọ m nyere ha n’iwu ka ha na-agbaso.+ Ha emeworo onwe ha ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ, na-akpọkwara ya isiala ma na-achụrụ ya àjà, na-asị, ‘Izrel, lee Chineke gị, onye dupụtara gị n’ala Ijipt.’”+
20 Samuel wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Unu onwe unu emewo ihe ọjọọ a dum. Ma unu ahapụkwala iso Jehova,+ jirikwanụ obi unu dum+ jeere Jehova ozi.
21 N’ihi na ọ gaara akara ha mma na ha amaghị ụzọ nke ezi omume n’ụzọ ziri ezi+ karịa na mgbe ha matasịrị ya n’ụzọ ziri ezi, ha ahapụ iwu ahụ dị nsọ nke e nyere ha.+