Abụ Ọma 89:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ònye ka a pụrụ iji tụnyere Jehova n’eluigwe?+Ònye n’etiti ụmụ Chineke dị ka Jehova?+ Aịzaya 55:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’ihi na echiche unu abụghị echiche m,+ ụzọ m abụghịkwa ụzọ unu,”+ ka Jehova kwuru.