Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Abụ Ọma 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I mewo ọtụtụ ihe,+Jehova bụ́ Chineke m, bụ́ ọrụ gị ndị dị ebube nakwa ihe ndị ị na-eche banyere anyị;+Ọ dịghị onye a ga-eji tụnyere gị.+Ọ bụrụ na mụ asị ka m kọwa ha ma ọ bụ kwuwe banyere ha,Ha dị ọtụtụ karịa otú m pụrụ ịkọ.+ Abụ Ọma 71:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke, ezi omume gị dị ruo n’ebe dị elu;+A bịa n’oké ihe ndị i mere,+Chineke, ònye dị ka gị?+ Abụ Ọma 86:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dịghị onye dị ka gị n’etiti chi niile, Jehova,+Ọ dịghịkwa ọrụ yiri ọrụ gị.+ Abụ Ọma 113:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ònye dị ka Jehova Chineke anyị,+Bụ́ onye mere ka ebe obibi ya dịrị n’ebe dị elu?+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+
5 I mewo ọtụtụ ihe,+Jehova bụ́ Chineke m, bụ́ ọrụ gị ndị dị ebube nakwa ihe ndị ị na-eche banyere anyị;+Ọ dịghị onye a ga-eji tụnyere gị.+Ọ bụrụ na mụ asị ka m kọwa ha ma ọ bụ kwuwe banyere ha,Ha dị ọtụtụ karịa otú m pụrụ ịkọ.+