Abụ Ọma 70:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka ha laghachi azụ n’ihi ihere na-eme ha, bụ́ ndị na-asị: “Ntọọ, ntọọ!”+ Abụ Ọma 73:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ!
19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ!