Abụ Ọma 35:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha na-emeghe ọnụ ha megide m.+Ha sịrị: “Ntọọ! Ntọọ! anya anyị ahụwo ya.”+ Abụ Ọma 40:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka ha kporopụ anya n’ihi ihere na-eme ha,+Bụ́ ndị na-asị m: “Ntọọ! Ntọọ!”+