1 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ. Ilu 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla nke na-eji ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọma,+ ihe ọjọọ agaghị apụ n’ụlọ ya.+
17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ.