Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 14:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 ‘Jehova, onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma* ya dị ukwuu,+ onye na-agbaghara njehie na mmebi iwu,+ ma ọ gaghị anwa anwa hapụ inye ntaramahụhụ,+ ọ na-enye ndị bụ́ ụmụ ntaramahụhụ maka njehie ndị nna ha, na-enyekwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ.’+

  • Abụ Ọma 25:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Biko, echetala mmehie m mere n’oge m bụ nwata nakwa nnupụisi m.+

      Cheta m dị ka obiọma gị si dị,+

      N’ihi ịdị mma gị, Jehova.+

  • Abụ Ọma 32:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ihe mgbu onye ajọ omume na-enwe dị ọtụtụ;+

      Ma onye tụkwasịrị Jehova obi, obiọma* na-agba ya gburugburu.+

  • Abụ Ọma 41:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Ma mụ onwe m sịrị: “Jehova, biko, meere m amara.+

      Gwọọ mkpụrụ obi m, n’ihi na emehiewo m gị.”+

  • Abụ Ọma 90:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Jiri obiọma* gị mee ka afọ ju anyị n’ụtụtụ,+

      Ka anyị wee tie mkpu ọṅụ, ṅụrịakwa ọṅụ ụbọchị niile nke ndụ anyị.+

  • Abụ Ọma 103:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 N’ihi na dị ka eluigwe si dị elu karịa ụwa,+

      Otú ahụ ka obiọma o nwere n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ si dị elu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya