13 Ya mere, ọ bụrụ na unu maara otú e si enye ụmụ unu ezi onyinye,+ ọ bụ ezie na unu bụ ndị ajọ omume, lee ka Nna unu nke nọ n’eluigwe ga-esi nye ndị na-arịọ ya mmụọ nsọ+ karị!”
9 Otú ọ dị, unu adịghị eme ihe anụ ahụ́ chọrọ, kama unu na-eme ihe mmụọ nsọ+ chọrọ, ma ọ bụrụ n’ezie na mmụọ Chineke bi n’ime unu.+ Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla enweghị mmụọ nke Kraịst,+ onye ahụ abụghị onye nke ya.