Abụ Ọma 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chụọnụ àjà ezi omume,+Tụkwasịkwanụ Jehova obi.+ Ndị Rom 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, ụmụnna m, eji m ọmịiko nke Chineke na-arịọsi unu ike ka unu nyefee Chineke ahụ́ unu+ dị ka àjà+ dị ndụ,+ dị nsọ,+ nke dị Chineke mma,+ ya bụ, ozi dị nsọ+ site n’ike iche echiche unu.+
12 Ya mere, ụmụnna m, eji m ọmịiko nke Chineke na-arịọsi unu ike ka unu nyefee Chineke ahụ́ unu+ dị ka àjà+ dị ndụ,+ dị nsọ,+ nke dị Chineke mma,+ ya bụ, ozi dị nsọ+ site n’ike iche echiche unu.+