Jeremaya 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m.+ Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe; ha abụghị ndị nwere nghọta.+ Ha bụ ndị maara ihe n’ime ihe ọjọọ, ma n’ime ihe ọma, ha bụ ndị na-amaghị ihe.+ Maịka 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu ndị kpọrọ ihe ọma asị+ ma hụ ihe ọjọọ n’anya,+ na-agba ndị mmadụ akpụkpọ, na-adọpụsịkwa uru ahụ́ n’ọkpụkpụ ha;+
22 N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m.+ Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe; ha abụghị ndị nwere nghọta.+ Ha bụ ndị maara ihe n’ime ihe ọjọọ, ma n’ime ihe ọma, ha bụ ndị na-amaghị ihe.+
2 Unu ndị kpọrọ ihe ọma asị+ ma hụ ihe ọjọọ n’anya,+ na-agba ndị mmadụ akpụkpọ, na-adọpụsịkwa uru ahụ́ n’ọkpụkpụ ha;+