Diuterọnọmi 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ̀ bụ Jehova ka unu na-emeso otú a,+Unu ndị nzuzu na-amaghị ihe?+Ọ́ bụghị ya bụ Nna gị nke mụrụ gị,+Onye kere gị wee mee ka ị kwụsie ike?+ Aịzaya 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị: “Gaa sị ha, ‘Nụrụnụ ugboro ugboro, ma unu aghọtala; hụkwanụ ugboro ugboro, ma unu amatala ihe ọ bụla.’+ Jeremaya 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Nụrụnụ ihe a, unu ndị nzuzu na-enweghị uche,+ ndị nwere anya ma ha apụghị ịhụ ụzọ,+ ndị nwere ntị ma ha apụghị ịnụ ihe.+
6 Ọ̀ bụ Jehova ka unu na-emeso otú a,+Unu ndị nzuzu na-amaghị ihe?+Ọ́ bụghị ya bụ Nna gị nke mụrụ gị,+Onye kere gị wee mee ka ị kwụsie ike?+
9 O wee sị: “Gaa sị ha, ‘Nụrụnụ ugboro ugboro, ma unu aghọtala; hụkwanụ ugboro ugboro, ma unu amatala ihe ọ bụla.’+
21 “Nụrụnụ ihe a, unu ndị nzuzu na-enweghị uche,+ ndị nwere anya ma ha apụghị ịhụ ụzọ,+ ndị nwere ntị ma ha apụghị ịnụ ihe.+