Diuterọnọmi 1:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ma Jehova sịrị m, ‘Gwa ha, sị: “Unu agbagola ibu agha, n’ihi na anọghị m n’etiti unu;+ ka ndị iro unu ghara imeri unu.”’+ Diuterọnọmi 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-eje ije iburu unu agha megide ndị iro unu ka o wee zọpụta unu.’+ Joshụa 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Izrel agaghị enwe ike ibuso ndị iro ha agha.+ Ha ga-atụgharị si n’ihu ndị iro ha gbaa ọsọ, n’ihi na ha aghọwo ihe a ga-ebibi ebibi. Agaghị m anọnyere unu ọzọ ọ gwụla ma unu kpochapụrụ ihe a ga-ebibi ebibi nke dị n’etiti unu.+
42 Ma Jehova sịrị m, ‘Gwa ha, sị: “Unu agbagola ibu agha, n’ihi na anọghị m n’etiti unu;+ ka ndị iro unu ghara imeri unu.”’+
4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-eje ije iburu unu agha megide ndị iro unu ka o wee zọpụta unu.’+
12 Ụmụ Izrel agaghị enwe ike ibuso ndị iro ha agha.+ Ha ga-atụgharị si n’ihu ndị iro ha gbaa ọsọ, n’ihi na ha aghọwo ihe a ga-ebibi ebibi. Agaghị m anọnyere unu ọzọ ọ gwụla ma unu kpochapụrụ ihe a ga-ebibi ebibi nke dị n’etiti unu.+