Abụ Ọma 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze m+ na Chineke m, biko, ṅaa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti,+n’ihi na ọ bụ gị ka m na-ekpeku ekpere.+ Abụ Ọma 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nụrụ olu arịrịọ m mgbe m na-etiku gị maka enyemaka,Mgbe m nọ n’ime ime ebe nsọ gị+ gbasaa aka m.+ Abụ Ọma 102:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 102 Jehova, biko, nụrụ ekpere m;+N ụ r ụ k w a ákwá enyemaka m na-akwa.+ Abụ Ọma 130:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, biko, nụrụ olu m.+Ka ntị gị nụkwa olu arịrịọ m.+
2 Eze m+ na Chineke m, biko, ṅaa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti,+n’ihi na ọ bụ gị ka m na-ekpeku ekpere.+