Abụ Ọma 43:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-abịakwa n’ebe ịchụàjà nke Chineke,+Bịakwute Chineke, bụ́ oké ọṅụ m.+M ga-ejikwa ụbọ akwara too gị, Chineke, bụ́ Chineke m.+ Abụ Ọma 71:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ mgbe m chọrọ ịbụku gị abụ olu ụtọ,+Ee, mkpụrụ obi m nke ị napụtaworo ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 135:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Toonụ Jaa, n’ihi na Jehova dị mma.+Bụkuonụ aha ya abụ olu ụtọ, n’ihi na ọ dị mma.+
4 M ga-abịakwa n’ebe ịchụàjà nke Chineke,+Bịakwute Chineke, bụ́ oké ọṅụ m.+M ga-ejikwa ụbọ akwara too gị, Chineke, bụ́ Chineke m.+
23 Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ mgbe m chọrọ ịbụku gị abụ olu ụtọ,+Ee, mkpụrụ obi m nke ị napụtaworo ga-etikwa mkpu ọṅụ.+