Abụ Ọma 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+Ngọzi gị dị n’ahụ́ ndị gị.+ Sila. Abụ Ọma 68:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka Jehova, bụ́ onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+ bụrụ onye a gọziri agọzi,Ezi Chineke nke nzọpụta anyị.+ Sila.
19 Ka Jehova, bụ́ onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+ bụrụ onye a gọziri agọzi,Ezi Chineke nke nzọpụta anyị.+ Sila.