Abụ Ọma 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, ọ bụ gị ka m nọ na-akpọku;+Ọ bụkwa Jehova ka m nọ na-arịọ ka o meere m amara.+ Abụ Ọma 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Soronụ m too Jehova,+Ka anyị niile bulie aha ya elu.+