10 Jehova wee tinye ha n’ọgba aghara n’ihu Izrel,+ ha wee sụọ ha akwụ na Gibiọn+ ma si n’ụzọ e si agbago Bet-horọn chụrụ ha gawa, gburukwa ha ruo Azika+ na Makida.+
3 Izrel bụ ihe dị nsọ nye Jehova,+ mkpụrụ mbụ nke mịịrị Ya.”’+ ‘Ndị ọ bụla nke na-eripịa ya ga-eme onwe ha ndị ikpe mara.+ Ọdachi ga-adakwasịkwa ha,’ ka Jehova kwuru.”+