Abụ Ọma 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi;+Ekwela ka ihere mee m.Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Abụ Ọma 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehova, agbabawo m n’ime gị.+Biko, ekwela ka ihere mee m ma ọlị.+Meere m ụzọ mgbapụ n’ihi ezi omume gị.+
2 Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi;+Ekwela ka ihere mee m.Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+
31 Jehova, agbabawo m n’ime gị.+Biko, ekwela ka ihere mee m ma ọlị.+Meere m ụzọ mgbapụ n’ihi ezi omume gị.+