2 Samuel 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anyị ga-abịakwasịkwa ya n’otu n’ime ebe a na-aghaghị ịhụ ya,+ anyị ga-adakwasị ya dị nnọọ ka igirigi+ si ada n’ala; ọ dịghịkwa onye ga-afọdụ n’etiti ya na ndị ikom niile ya na ha nọ. Abụ Ọma 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+ Abụ Ọma 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ndị ajọ omume ndị bukọwooro ihe m.Ndị iro bụ́ ndị na-emegide mkpụrụ obi m gbara m gburugburu na-achọ ịnwụde m.+ Abụ Ọma 59:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Chineke m, biko, napụta m n’aka ndị iro m;+Chebe m ka m ghara ịdaba n’aka ndị na-ebili imegide m.+ Abụ Ọma 140:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, biko, chebe m ka m ghara ịdaba n’aka onye ajọ omume;+Chebe m ka m ghara ịdaba ọbụna n’aka onye na-eme ihe ike,+Ndị kpaworo nkata ime ka m zọhie ụkwụ.+ Matiu 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ekwela ka anyị daba n’ọnwụnwa,*+ kama napụta anyị n’aka ajọ onye ahụ.’+
12 Anyị ga-abịakwasịkwa ya n’otu n’ime ebe a na-aghaghị ịhụ ya,+ anyị ga-adakwasị ya dị nnọọ ka igirigi+ si ada n’ala; ọ dịghịkwa onye ga-afọdụ n’etiti ya na ndị ikom niile ya na ha nọ.
7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+
9 N’ihi ndị ajọ omume ndị bukọwooro ihe m.Ndị iro bụ́ ndị na-emegide mkpụrụ obi m gbara m gburugburu na-achọ ịnwụde m.+
59 Chineke m, biko, napụta m n’aka ndị iro m;+Chebe m ka m ghara ịdaba n’aka ndị na-ebili imegide m.+
4 Jehova, biko, chebe m ka m ghara ịdaba n’aka onye ajọ omume;+Chebe m ka m ghara ịdaba ọbụna n’aka onye na-eme ihe ike,+Ndị kpaworo nkata ime ka m zọhie ụkwụ.+