1 Samuel 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ozugbo ahụ, Maịkal mere ka Devid si na windo rịda, ka o wee pụọ gbapụ ma gbalaga.+ Abụ Ọma 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova Chineke m,+ n’ime gị ka m gbabaworo.+Zọpụta m n’aka ndị niile na-akpagbu m, napụtakwa m,+ Abụ Ọma 18:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ọ na-eme ka m gbapụ n’aka ndị iro m iwe ji;+Ị ga-ebulikwa m elu ka m karịa ndị na-ebili imegide m,+Ị ga-anapụta m n’aka onye na-eme ihe ike.+ Abụ Ọma 71:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Chineke m, biko, meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+N’ọbụ aka onye na-eme ihe na-ezighị ezi, nke na-emegbukwa mmadụ.+
7 Jehova Chineke m,+ n’ime gị ka m gbabaworo.+Zọpụta m n’aka ndị niile na-akpagbu m, napụtakwa m,+ Abụ Ọma 18:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ọ na-eme ka m gbapụ n’aka ndị iro m iwe ji;+Ị ga-ebulikwa m elu ka m karịa ndị na-ebili imegide m,+Ị ga-anapụta m n’aka onye na-eme ihe ike.+ Abụ Ọma 71:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Chineke m, biko, meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+N’ọbụ aka onye na-eme ihe na-ezighị ezi, nke na-emegbukwa mmadụ.+
48 Ọ na-eme ka m gbapụ n’aka ndị iro m iwe ji;+Ị ga-ebulikwa m elu ka m karịa ndị na-ebili imegide m,+Ị ga-anapụta m n’aka onye na-eme ihe ike.+
4 Chineke m, biko, meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+N’ọbụ aka onye na-eme ihe na-ezighị ezi, nke na-emegbukwa mmadụ.+