Abụ Ọma 86:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dịghị onye dị ka gị n’etiti chi niile, Jehova,+Ọ dịghịkwa ọrụ yiri ọrụ gị.+ Abụ Ọma 89:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A ga na-atụ egwu Chineke n’etiti ìgwè ndị nsọ ndị na-akpachi anya;+Ọ dị ukwuu, bụrụkwa onye a na-atụ egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.+
7 A ga na-atụ egwu Chineke n’etiti ìgwè ndị nsọ ndị na-akpachi anya;+Ọ dị ukwuu, bụrụkwa onye a na-atụ egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.+