Ọpụpụ 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ya mere, gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abụ m Jehova, m ga-akpọpụta unu n’ibu arọ ndị Ijipt, napụtakwa unu n’ohu unu na-agbara ha,+ n’ezie, m ga-eji ogwe aka a gbatịrị agbatị na oké ikpe gbapụta unu.+ Diuterọnọmi 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha onwe ha bụkwa ndị gị nakwa ihe onwunwe nke gị,+ ndị i ji ike gị dị ukwuu na ogwe aka ị gbatịrị agbatị kpọpụta.’+
6 “Ya mere, gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abụ m Jehova, m ga-akpọpụta unu n’ibu arọ ndị Ijipt, napụtakwa unu n’ohu unu na-agbara ha,+ n’ezie, m ga-eji ogwe aka a gbatịrị agbatị na oké ikpe gbapụta unu.+
29 Ha onwe ha bụkwa ndị gị nakwa ihe onwunwe nke gị,+ ndị i ji ike gị dị ukwuu na ogwe aka ị gbatịrị agbatị kpọpụta.’+