Diuterọnọmi 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Kama ọ bụ unu ka Jehova kpọọrọ ka ọ kpọpụta unu n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ n’Ijipt, ka unu bụrụ otu ndị ọ bụ naanị ya nwe+ dị ka ọ dị taa. 1 Ndị Eze 8:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 (n’ihi na ha bụ ndị gị na ihe nketa gị,+ ndị i si n’Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, kpọpụta),+ Nehemaya 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha bụ ndị ohu gị+ na ndị gị,+ ndị i ji ike gị dị ukwuu+ na aka gị dị ike+ napụta. Abụ Ọma 74:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Cheta nzukọ gị nke i nwetara n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe nketa gị,+Bụ́ Ugwu Zayọn a, bụ́ ebe i bi.+ Abụ Ọma 95:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ya onwe ya bụ Chineke anyị, anyị bụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya, bụrụkwa atụrụ ndị aka ya na-elekọta.+Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+
20 Kama ọ bụ unu ka Jehova kpọọrọ ka ọ kpọpụta unu n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ n’Ijipt, ka unu bụrụ otu ndị ọ bụ naanị ya nwe+ dị ka ọ dị taa.
51 (n’ihi na ha bụ ndị gị na ihe nketa gị,+ ndị i si n’Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, kpọpụta),+
2 Cheta nzukọ gị nke i nwetara n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe nketa gị,+Bụ́ Ugwu Zayọn a, bụ́ ebe i bi.+
7 N’ihi na ya onwe ya bụ Chineke anyị, anyị bụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya, bụrụkwa atụrụ ndị aka ya na-elekọta.+Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+
3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+