Diuterọnọmi 32:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe. Abụ Ọma 50:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ndị m, geenụ ntị, m ga-ekwu okwu,+Izrel, gee ntị, m ga-agba akaebe megide gị.+Abụ m Chineke, bụ́ Chineke gị.+
36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe.
7 “Ndị m, geenụ ntị, m ga-ekwu okwu,+Izrel, gee ntị, m ga-agba akaebe megide gị.+Abụ m Chineke, bụ́ Chineke gị.+