Ndị Ikpe 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otú a ka e si merie ndị Midian+ n’ihu ụmụ Izrel, ha eseliteghịkwa isi ha ọzọ; ala ahụ enweghịkwa nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ n’ụbọchị Gidiọn.+ Aịzaya 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ònye ka ị kwara emo+ ma kwutọọ?+Ònye ka ị baara mba,+Na-elekwa anya ọjọọ?+Ọ bụ Onye Nsọ Izrel!+
28 Otú a ka e si merie ndị Midian+ n’ihu ụmụ Izrel, ha eseliteghịkwa isi ha ọzọ; ala ahụ enweghịkwa nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ n’ụbọchị Gidiọn.+