1 Ihe E Mere 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ ọgụgụ ha na ụmụnne ha bụ́ ndị a zụrụ azụ ịbụrụ Jehova abụ+ dị narị mmadụ abụọ na iri asatọ na asatọ, ha niile bụ ndị ọkà.+ Abụ Ọma 150:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 150 Toonụ Jaa!+Toonụ Chineke n’ebe nsọ ya.+Toonụ ya na mbara igwe nke na-egosi ike ya.+
7 Ọnụ ọgụgụ ha na ụmụnne ha bụ́ ndị a zụrụ azụ ịbụrụ Jehova abụ+ dị narị mmadụ abụọ na iri asatọ na asatọ, ha niile bụ ndị ọkà.+