Abụ Ọma 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Aka gị ga-enweta ndị iro gị niile;+Aka nri gị ga-enweta ndị kpọrọ gị asị. Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+ Luk 19:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị iro m ndị a bụ́ ndị na-achọghị ka m bụrụ eze ha, kpọtanụ ha ebe a gbuo ha n’ihu m.’”+ Jọn 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 A sị na mụ arụghị ọrụ ndị ahụ n’etiti ha, bụ́ nke onye ọ bụla ọzọ na-arụghị,+ ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha ahụwo m, kpọọkwa mụ na Nna m asị.+
110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+
24 A sị na mụ arụghị ọrụ ndị ahụ n’etiti ha, bụ́ nke onye ọ bụla ọzọ na-arụghị,+ ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha ahụwo m, kpọọkwa mụ na Nna m asị.+