2 Samuel 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị. 1 Ihe E Mere 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m;+ agaghị m ewepụ obiọma* m n’ebe ọ nọ+ dị ka m wepụrụ ya n’ebe onye bu gị ụzọ nọ.+ Abụ Ọma 61:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-ebi n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi;+Biko, zite obiọma* na eziokwu, ka ha wee chebe ya.+ Ọrụ Ndịozi 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie. Ọ gaghị alaghachi ọzọ n’ire ure. O gosiri nke a site n’ikwu, sị, ‘M ga-egosi unu obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.’+
15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị.
13 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m;+ agaghị m ewepụ obiọma* m n’ebe ọ nọ+ dị ka m wepụrụ ya n’ebe onye bu gị ụzọ nọ.+
34 Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie. Ọ gaghị alaghachi ọzọ n’ire ure. O gosiri nke a site n’ikwu, sị, ‘M ga-egosi unu obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.’+