Diuterọnọmi 28:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ị ga-aghọkwa ihe ijuanya,+ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile Jehova ga-achụga gị. Nehemaya 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M wee gaa n’ihu ịsị: “Ihe unu na-eme adịghị mma.+ Ọ́ bụghị n’egwu+ Chineke anyị+ ka unu kwesịrị ije ije n’ihi nkọcha nke ndị mba ọzọ, bụ́ ndị iro anyị,+ na-akọcha anyị?+
37 Ị ga-aghọkwa ihe ijuanya,+ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile Jehova ga-achụga gị.
9 M wee gaa n’ihu ịsị: “Ihe unu na-eme adịghị mma.+ Ọ́ bụghị n’egwu+ Chineke anyị+ ka unu kwesịrị ije ije n’ihi nkọcha nke ndị mba ọzọ, bụ́ ndị iro anyị,+ na-akọcha anyị?+