Abụ Ọma 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+
11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+