Abụ Ọma 121:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova ga-eche gị nche ka ọdachi ọ bụla ghara ịdakwasị gị.+Ọ ga-eche mkpụrụ obi gị nche.+ Ilu 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ dịghị ihe ọjọọ ga-adakwasị onye ezi omume,+ ma, ọ bụ ndị ajọ omume ka ọdachi ga-ezu ahụ́.+