Abụ Ọma 91:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ dịghị ọdachi ga-adakwasị gị,+Ọbụna ihe otiti agaghị eru ụlọikwuu gị nso.+ Ilu 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma onye na-ege m ntị ga-ebi n’obi iru ala,+ ụjọ ọdachi agaghịkwa enye ya nsogbu.”+ Ilu 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezi omume na-echebe onye na-adịghị eme ihe ọjọọ n’ụzọ ya,+ ma, ọ bụ ajọ omume na-ebibi onye mmehie.+
6 Ezi omume na-echebe onye na-adịghị eme ihe ọjọọ n’ụzọ ya,+ ma, ọ bụ ajọ omume na-ebibi onye mmehie.+