Diuterọnọmi 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha. Ndị Hibru 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O ji okwukwe biri dị ka ọbịa n’ala nkwa ahụ dị ka à ga-asị na o bi n’ala ọzọ,+ biekwa n’ụlọikwuu,+ ya na Aịzik+ na Jekọb,+ bụ́ ndị ha na ya na-eketa otu nkwa ahụ.+
15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha.
9 O ji okwukwe biri dị ka ọbịa n’ala nkwa ahụ dị ka à ga-asị na o bi n’ala ọzọ,+ biekwa n’ụlọikwuu,+ ya na Aịzik+ na Jekọb,+ bụ́ ndị ha na ya na-eketa otu nkwa ahụ.+