Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Jenesis 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E wee kechaa eluigwe na ụwa na ihe niile dị n’ime ha.+ Job 38:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee ebe ị nọ mgbe m tọrọ ntọala ụwa?+Gwa m, ma ọ bụrụ na i nwere nghọta. Aịzaya 48:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụkwa aka m tọrọ ntọala ụwa,+ ọ bụkwa aka nri m gbatịrị eluigwe.+ M na-akpọ ha òkù ka ha guzokọta ọnụ.+ Zekaraya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ozi gbara ọkpụrụkpụ: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Izrel,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye setịrị eluigwe,+ onye tọkwara ntọala ụwa+ ma mee mmụọ+ nke dị n’ime mmadụ.
13 Ọ bụkwa aka m tọrọ ntọala ụwa,+ ọ bụkwa aka nri m gbatịrị eluigwe.+ M na-akpọ ha òkù ka ha guzokọta ọnụ.+
12 Ozi gbara ọkpụrụkpụ: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Izrel,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye setịrị eluigwe,+ onye tọkwara ntọala ụwa+ ma mee mmụọ+ nke dị n’ime mmadụ.