Ọpụpụ 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Bakwuru Fero, n’ihi na mụ onwe m ekwewo ka obi ya na obi ndị na-ejere ya ozi kpọchie,+ ka m wee mee ihe ịrịba ama m ndị a kpọmkwem n’ihu ya,+ Ndị Rom 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, onye ọ chọrọ ka ọ na-emere ebere,+ ma onye ọ chọrọ ka ọ na-ahapụ ka o kwesie olu ike.+
10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Bakwuru Fero, n’ihi na mụ onwe m ekwewo ka obi ya na obi ndị na-ejere ya ozi kpọchie,+ ka m wee mee ihe ịrịba ama m ndị a kpọmkwem n’ihu ya,+